watermark logo

Up next

Odogwu Na Ụmụ Agbara 2 - Nollywood Igbo Movie 2013

1 Views· 01/27/24
Amobi Anazodo
Amobi Anazodo
1 Subscribers
1

Biko pịa ebe ahụ e dere "SHOW MORE" ka ị were gụọ ihe ndị ọzọ gbasara egwuregwu a.

Egwuregwu a dị n'oke ano. Ha bụ:
Odogwu Na Ụmụ Agbara 1: http://youtu.be/zuX33KOTMdU
Odogwu Na Umu Agbara 2: http://youtu.be/4PQ6LNFdNG8
Ụmụ Agbara Na-Eti Eti 1: http://youtu.be/rkT-XdYixe4
Umu Agbara Na-Eti Eti 2: http://youtu.be/-K9U46i9E0A

Akụkọ: Ụmụ nwanyị chọrọ ịnwe ego site n'ụzọ ọbụla gara n'ala ndị mmụọ. Ka ha mịchara odogwu onye isi ndị mmụọ, ego wee juputa ebe niile.

Ndi nọ n'ime ya: Amaechi Muonagor, Stephen Anaejemba (Uwaezuoke), camila Mberekpe, Chinyere Wilfred, Princess Egu

Show more


 0 Comments sort   Sort By


Up next